[male
vocals]
[Intro] Haigab! 2027
Umunano,
let
SUPPORT
OUR
BROTHER
[Verse 1] Onye
na-eche
echiche
maka
echi
oma?
Vote
honorable
abugu
Haijinus
ECHEZONACHI
for
Enugu
state
House
of
assembly,
IGBO
EZE
NORTH
CONSTITUENCY 2,
man
of
pure
heart.
The
hope
of
UMUNANO
has
arrived.
The
visionary,
empathic
and
resilient
leader.
[Chorus] Haigab 2027,
onye
nnọchi
anya
oma
PDP
bu
ebe
esere
umbrella,
anyi
ga-akwado
ya
Igbo-Eze
North
Constituency 2,
biko
bịanụ
Nye
aka
maka
ọdịnihu,
nye
aka
maka
ọganihu
Haigab
ga-eme
ya,
o
ga-eweta
mgbanwe
Obodo
anyi
ga-ewu,
n'ihi
na
o
nwere
ike
ya
[Verse 2] UMUNANO,
HAIGAB
is
COMMITTED
for
EFFECTIVE
and
responsive
representation,
infrastructure
development,
quality
education,
good
health,
youth
empowerment
and
job
creation,
na
him
get
am,
PDP
EBE
ESERE
UMBRELLA
[Chorus] Haigab 2027,
onye
nnọchi
anya
oma
PDP
bu
ebe
esere
umbrella,
anyi
ga-akwado
ya
Igbo-Eze
North
Constituency 2,
biko
bịanụ
Nye
aka
maka
ọdịnihu,
nye
aka
maka
ọganihu
Haigab
ga-eme
ya,
o
ga-eweta
mgbanwe
Obodo
anyi
ga-ewu,
n'ihi
na
o
nwere
ike
ya
[Bridge] Onye
ọ
bụla
nọ
n'okporo
ụzọ,
nụrụ
olu
a
Nkwado
a
bụ
maka
ọgbọ
na-abịa
n'ihu
Echezonachi
abụghị
onye
ọhụrụ,
ọ
bụ
otu
n'ime
anyị
Umunano,
biko
bilie,
kwado
onye
gị!
[Verse 3] Honorable
abugu
Haijinus
EECHEZONACHI
is
a
good
servant
for
UMUNANO,
Just
as
The
son
of
man
did
not
come
to
be
served,
but
to
serve
the
masses.
UMUNANO
let
SUPPORT
OUR
BROTHER
he
knows
What
WE
needs,
ONYEKE
JOSHUA
your
blood
have
your
SUPPORT,
ride
on!
[Chorus] Haigab 2027,
onye
nnọchi
anya
oma
PDP
bu
ebe
esere
umbrella,
anyi
ga-akwado
ya
Igbo-Eze
North
Constituency 2,
biko
bịanụ
Nye
aka
maka
ọdịnihu,
nye
aka
maka
ọganihu
Haigab
ga-eme
ya,
o
ga-eweta
mgbanwe
Obodo
anyi
ga-ewu,
n'ihi
na
o
nwere
ike
ya
[Outro] Honorable
abugu
haijinus
Echezonachi!
Haigab 2027!
Umunano,
kanyi
jiri
aka
anyi
mee
ya!
PDP!
Ebe
e
sere
umbrella!
Oge
eruola,
ka
anyi
gaa
n'iru!
Ka
anyi
Ga
bi
nye
aka
na
PDP 2027